Jenesis 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke+ malitere ịhụ+ ụmụ ndị inyom nke mmadụ, na ha mara mma; ha wee na-alụrụ ndị inyom, bụ́ ndị niile ha họọrọ.
2 mgbe ahụ, ụmụ ndị ikom nke ezi Chineke+ malitere ịhụ+ ụmụ ndị inyom nke mmadụ, na ha mara mma; ha wee na-alụrụ ndị inyom, bụ́ ndị niile ha họọrọ.