2 Timoti 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ n’ihi nke a ka m na-atakwa ahụhụ+ ndị a, ma ihere adịghị eme m.+ N’ihi na amaara m onye m kweere na ya, enwekwara m obi ike na o nwere ike iche ihe m nyefere n’aka ya nche+ ruo ụbọchị ahụ.+
12 Ọ bụ n’ihi nke a ka m na-atakwa ahụhụ+ ndị a, ma ihere adịghị eme m.+ N’ihi na amaara m onye m kweere na ya, enwekwara m obi ike na o nwere ike iche ihe m nyefere n’aka ya nche+ ruo ụbọchị ahụ.+