Ọpụpụ 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Atụrụ unu ga-ewere ga-abụ nke ahụ́ dị mma,+ oké, nke gbara otu afọ.+ Unu nwere ike isi n’ụmụ ebule ma ọ bụ ewu họrọ ya. Levitikọs 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ewetala ihe ọ bụla nwere nkwarụ,+ n’ihi na ọ gaghị eme ka unu nweta ihu ọma. Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+
5 Atụrụ unu ga-ewere ga-abụ nke ahụ́ dị mma,+ oké, nke gbara otu afọ.+ Unu nwere ike isi n’ụmụ ebule ma ọ bụ ewu họrọ ya.
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+