Ndị Hibru 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi,+ ka e kpuwere ya ebube+ na nsọpụrụ dị ka okpueze n’ihi na ọ nwụwo anwụ,+ ka o wee site n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ detụ ọnwụ ire maka mmadụ niile.+
9 ma anyị na-ahụ Jizọs, onye e mere ka ọ dị ala karịa ndị mmụọ ozi,+ ka e kpuwere ya ebube+ na nsọpụrụ dị ka okpueze n’ihi na ọ nwụwo anwụ,+ ka o wee site n’obiọma Chineke nke na-erughịrị mmadụ detụ ọnwụ ire maka mmadụ niile.+