Ndị Rom 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+
13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+