Luk 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ha nọgidekwara na-arịọsi ya arịrịọ ike+ ka ọ ghara inye ha iwu ka ha pụọ baa n’ime abis.+ Ndị Efesọs 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na anyị nwere mgba,+ ọ bụghị megide ọbara na anụ ahụ́, kama megide ọchịchị,+ megide ikike,+ megide ndị na-achị ụwa+ nke ọchịchịrị a, megide ìgwè ndị mmụọ ọjọọ+ n’ebe ndị dị n’eluigwe. 1 Pita 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ nọkwa n’ọnọdụ a gaa kwusaara ndị mmụọ nọ n’ụlọ mkpọrọ okwu,+
12 n’ihi na anyị nwere mgba,+ ọ bụghị megide ọbara na anụ ahụ́, kama megide ọchịchị,+ megide ikike,+ megide ndị na-achị ụwa+ nke ọchịchịrị a, megide ìgwè ndị mmụọ ọjọọ+ n’ebe ndị dị n’eluigwe.