Jenesis 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe ọ nọ na-egbu oge,+ ndị ikom ahụ jidere ya na nwunye ya na ụmụ ya ndị inyom abụọ n’aka n’ihi ọmịiko Jehova nwere n’ebe ọ nọ,+ ha wee kpọpụta ya ma mee ka o guzoro ná mpụga obodo ahụ.+
16 Mgbe ọ nọ na-egbu oge,+ ndị ikom ahụ jidere ya na nwunye ya na ụmụ ya ndị inyom abụọ n’aka n’ihi ọmịiko Jehova nwere n’ebe ọ nọ,+ ha wee kpọpụta ya ma mee ka o guzoro ná mpụga obodo ahụ.+