Jọn 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma ha ga-eme ihe ndị a n’ihi na ha amarabeghị Nna m ma ọ bụkwanụ mụ onwe m.+ Jọn 17:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Nna bụ́ onye ezi omume,+ n’ezie, ụwa amarabeghị gị;+ ma amarawo m gị, ndị a amarawokwa na ọ bụ gị zitere m.+
25 Nna bụ́ onye ezi omume,+ n’ezie, ụwa amarabeghị gị;+ ma amarawo m gị, ndị a amarawokwa na ọ bụ gị zitere m.+