Jọn 3:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+
36 Onye nwere okwukwe+ n’Ọkpara ahụ nwere ndụ ebighị ebi;+ onye na-enupụrụ Ọkpara ahụ isi agaghị ahụ ndụ,+ kama ọnụma Chineke na-adịgide n’ahụ́ ya.+