Jọn 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Anyị maara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị,+ kama ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Chineke ma na-eme uche ya, ọ na-ege ya ntị.+ Ndị Hibru 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 jiri ihe ọma niile kwadebe unu ime uche ya. Ka o si n’aka Jizọs Kraịst na-arụ ihe ahụ dị mma n’anya ya n’ime anyị;+ ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.
31 Anyị maara na Chineke adịghị ege ndị mmehie ntị,+ kama ọ bụrụ na mmadụ na-atụ egwu Chineke ma na-eme uche ya, ọ na-ege ya ntị.+
21 jiri ihe ọma niile kwadebe unu ime uche ya. Ka o si n’aka Jizọs Kraịst na-arụ ihe ahụ dị mma n’anya ya n’ime anyị;+ ka otuto dịrị ya ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.