29 A sị nnọọ na ha ga-azụlite obi ha nke a ịtụ egwu m+ nakwa idebe ihe niile m nyere n’iwu+ mgbe niile, ka ihe wee gaziere ha na ụmụ ha ruo mgbe ebighị ebi!+
28 “Lezie anya, rubekwa isi n’ihe a niile m na-enye gị n’iwu,+ ka ihe wee gaziere gị,+ gị na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị ruo mgbe ebighị ebi, n’ihi na ị ga-eme ihe dị mma ma zie ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke gị.+