Ndị Efesọs 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Karịsịa ihe niile, burunụ ọta ukwu bụ́ okwukwe,+ nke unu ga-eji nwee ike imenyụ akụ́ ụta niile na-ere ọkụ nke ajọ onye ahụ.+ 1 Jọn 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ezie, nke a bụ ihe o nyere n’iwu, ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.
16 Karịsịa ihe niile, burunụ ọta ukwu bụ́ okwukwe,+ nke unu ga-eji nwee ike imenyụ akụ́ ụta niile na-ere ọkụ nke ajọ onye ahụ.+
23 N’ezie, nke a bụ ihe o nyere n’iwu, ka anyị nwee okwukwe n’aha Ọkpara ya bụ́ Jizọs Kraịst+ ma hụ ibe anyị n’anya,+ dị nnọọ ka o nyere anyị n’iwu.