Luk 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ọ bụrụ na unu maara otú e si enye ụmụ unu ezi onyinye,+ ọ bụ ezie na unu bụ ndị ajọ omume, lee ka Nna unu nke nọ n’eluigwe ga-esi nye ndị na-arịọ ya mmụọ nsọ+ karị!”
13 Ya mere, ọ bụrụ na unu maara otú e si enye ụmụ unu ezi onyinye,+ ọ bụ ezie na unu bụ ndị ajọ omume, lee ka Nna unu nke nọ n’eluigwe ga-esi nye ndị na-arịọ ya mmụọ nsọ+ karị!”