Jọn 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+ Ọrụ Ndịozi 2:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Jizọs a ka Chineke kpọlitere n’ọnwụ, bụ́ eziokwu nke anyị niile bụ ndị àmà ya.+
24 Onye a bụ onye ahụ na-eso ụzọ Jizọs+ nke na-agba àmà banyere ihe ndị a, onye dekwara ihe ndị a, anyị makwaara na àmà ọ na-agba bụ eziokwu.+