Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+ Ndị Rom 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Kama yirinụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị ka uwe,+ unu ebukwala ụzọ na-eme atụmatụ maka ihe anụ ahụ́ na-achọ.+ 1 Pita 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dị ka ụmụ na-erube isi, kwụsịnụ ịbụ ndị na-eme omume+ dị ka ọchịchọ unu nwere n’oge gara aga si dị, mgbe unu na-amaghị ihe,
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
14 Kama yirinụ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst dị ka uwe,+ unu ebukwala ụzọ na-eme atụmatụ maka ihe anụ ahụ́ na-achọ.+
14 Dị ka ụmụ na-erube isi, kwụsịnụ ịbụ ndị na-eme omume+ dị ka ọchịchọ unu nwere n’oge gara aga si dị, mgbe unu na-amaghị ihe,