1 Ndị Kọrịnt 7:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ka ndị ji ụwa eme ihe dịrịkwa+ ka ndị na-adịghị eji ya eme ihe n’uju; n’ihi na ọnọdụ ụwa a na-agbanwe agbanwe.+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
31 ka ndị ji ụwa eme ihe dịrịkwa+ ka ndị na-adịghị eji ya eme ihe n’uju; n’ihi na ọnọdụ ụwa a na-agbanwe agbanwe.+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+