27 Nna m enyefewo m ihe niile n’aka,+ ọ dịghịkwa onye maara Ọkpara ahụ n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Nna ya,+ ọ dịghịkwa onye maara Nna m n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Ọkpara ya na onye ọ bụla Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.+
24 Ya na onye na-edebe ihe o nyere n’iwu dị n’otu, onye ahụ na ya onwe ya dị n’otu;+ anyị jikwa nke a mara na anyị na ya dị n’otu,+ n’ihi mmụọ ya+ nke o nyere anyị.