2 Pita 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma, a ga-ebibi ndị a dị ka anụmanụ ndị na-adịghị eche echiche, bụ́ ndị a na-amụ ka e jide ha gbuo, n’ihe ndị ahụ ha na-amaghị ma na-ekwujọ,+ n’ụzọ mbibi nke ha na-eso,
12 Ma, a ga-ebibi ndị a dị ka anụmanụ ndị na-adịghị eche echiche, bụ́ ndị a na-amụ ka e jide ha gbuo, n’ihe ndị ahụ ha na-amaghị ma na-ekwujọ,+ n’ụzọ mbibi nke ha na-eso,