Aịzaya 66:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.
23 “Ọ ga-erukwa na malite n’ọnwa ọhụrụ ruo n’ọnwa ọhụrụ, malitekwa n’ụbọchị izu ike ruo n’ụbọchị izu ike, anụ ahụ́ niile ga na-abịa ka ha kpọọ isiala n’ihu m,”+ ka Jehova kwuru.