Aịzaya 65:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+ Mkpughe 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na Nwa Atụrụ ahụ,+ onye nọ n’etiti ocheeze ahụ, ga-azụ ha dị ka atụrụ,+ ọ ga-edugakwa ha n’isi iyi nke mmiri+ nke ndụ. Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọ bụla n’anya ha.”+
19 M ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jeruselem, nweekwa obi ụtọ n’ihi ndị m.+ A gakwaghị anụ mkpu ákwá ma ọ bụ mkpu arịrị n’ime ya.”+
17 n’ihi na Nwa Atụrụ ahụ,+ onye nọ n’etiti ocheeze ahụ, ga-azụ ha dị ka atụrụ,+ ọ ga-edugakwa ha n’isi iyi nke mmiri+ nke ndụ. Chineke ga-ehichapụkwa anya mmiri ọ bụla n’anya ha.”+