Ndị Filipaị 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka o sina dị, ruo n’otú anyị nweruru ọganihu, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’otu ụkpụrụ a. 1 Pita 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 kama, dị ka Onye Nsọ ahụ nke kpọrọ unu, bụrụkwanụ ndị dị nsọ n’omume unu niile,+
16 Ka o sina dị, ruo n’otú anyị nweruru ọganihu, ka anyị na-eje ije n’ụzọ kwesịrị ekwesị+ n’otu ụkpụrụ a.