Ndị Rom 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chineke nke na-enye udo+ ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.+ 2 Ndị Tesalonaịka 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ+ dịnyere unu niile.
20 Chineke nke na-enye udo+ ga-azọpịa Setan+ n’okpuru ụkwụ unu n’oge na-adịghị anya. Ka obiọma Onyenwe anyị Jizọs nke na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.+