Ndị Rom 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+
4 Ka ị̀ na-eleda obiọma ya+ na ndidi ya+ na ogologo ntachi obi ya+ dị ukwuu anya, n’ihi na ị maghị na obiọma Chineke na-agbalị iduga gị ná nchegharị?+