2 Ihe E Mere 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee guzobe ogidi ndị ahụ n’ihu ụlọ nsọ ahụ, o guzobere otu n’aka nri, guzobe nke ọzọ n’aka ekpe, o wee kpọọ nke dị n’aka nri Jekin, kpọọkwa nke dị n’aka ekpe Boaz.+
17 O wee guzobe ogidi ndị ahụ n’ihu ụlọ nsọ ahụ, o guzobere otu n’aka nri, guzobe nke ọzọ n’aka ekpe, o wee kpọọ nke dị n’aka nri Jekin, kpọọkwa nke dị n’aka ekpe Boaz.+