Matiu 27:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+ Jọn 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jizọs sịrị ya: “Kwụsị ịrapara m n’ahụ́. N’ihi na arịgobeghị m gakwuru Nna m. Ma gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m arịgokwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m+ na Chineke unu.’”+
46 N’ihe dị ka n’awa nke itoolu, Jizọs tiri mkpu n’oké olu, sị: “Eli, Eli, lama sabaktani?” ya bụ, “Chineke m, Chineke m, gịnị mere i ji hapụ m?”+
17 Jizọs sịrị ya: “Kwụsị ịrapara m n’ahụ́. N’ihi na arịgobeghị m gakwuru Nna m. Ma gakwuru ụmụnna m,+ sị ha, ‘Ana m arịgokwuru Nna m+ na Nna unu nakwa Chineke m+ na Chineke unu.’”+