1 Jọn 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, nke anyị na-ezikwa unu,+ na Chineke bụ ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe jikọrọ ya na ọchịchịrị ma ọlị.+
5 Nke a bụ ozi anyị nụrụ n’ọnụ ya, nke anyị na-ezikwa unu,+ na Chineke bụ ìhè,+ ọ dịghịkwa ihe jikọrọ ya na ọchịchịrị ma ọlị.+