Mkpughe 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E wee nye onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha;+ a gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike ruo nwa oge, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ nke ha na ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu+ dị ka e gburu ha onwe ha. Mkpughe 19:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+
11 E wee nye onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha;+ a gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike ruo nwa oge, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ nke ha na ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu+ dị ka e gburu ha onwe ha.
8 Ee, e nyewo ya ikike iyiri ákwà linin ọma nke na-enwu gbaa, nke dịkwa ọcha, n’ihi na ákwà linin ọma ahụ nọchiri anya ezi omume nke ndị nsọ na-eme.”+