1 Ndị Eze 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 A dọkwasịrị ya n’elu oké ehi iri na abụọ,+ atọ chere ihu n’ebe ugwu, atọ echee ihu n’ebe ọdịda anyanwụ, atọ echee ihu na ndịda, atọ echeekwa ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ; oké osimiri ahụ dọkwa n’elu ha, ha niile dụnyere úkwù n’ime.+ Mkpughe 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe o meghere nke abụọ n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, anụrụ m ka ihe nke abụọ dị ndụ+ sịrị: “Bịa!”
25 A dọkwasịrị ya n’elu oké ehi iri na abụọ,+ atọ chere ihu n’ebe ugwu, atọ echee ihu n’ebe ọdịda anyanwụ, atọ echee ihu na ndịda, atọ echeekwa ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ; oké osimiri ahụ dọkwa n’elu ha, ha niile dụnyere úkwù n’ime.+
3 Mgbe o meghere nke abụọ n’ime ihe ndị ahụ a kara akara, anụrụ m ka ihe nke abụọ dị ndụ+ sịrị: “Bịa!”