Aịzaya 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị seraf guzo n’elu ya.+ Nke ọ bụla nwere nku isii. Ọ na-eji abụọ ekpuchi ihu ya,+ jiri abụọ na-ekpuchi ụkwụ ya, jirikwa abụọ na-efegharị.
2 Ndị seraf guzo n’elu ya.+ Nke ọ bụla nwere nku isii. Ọ na-eji abụọ ekpuchi ihu ya,+ jiri abụọ na-ekpuchi ụkwụ ya, jirikwa abụọ na-efegharị.