Ezikiel 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee gbasaa ya n’ihu m, e dekwara ya ihe ihu na azụ;+ e dere ya abụ iru uju na ịkwa ákwá na ákwá arịrị.+
10 O wee gbasaa ya n’ihu m, e dekwara ya ihe ihu na azụ;+ e dere ya abụ iru uju na ịkwa ákwá na ákwá arịrị.+