Abụ Ọma 45:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ịma mma gị, nwee ihe ịga nke ọma;+Gbaa ịnyịnya n’ihi eziokwu na ịdị umeala n’obi na ezi omume,+Aka nri gị ga-ezikwa gị ihe dị iche iche dị egwu.+
4 N’ịma mma gị, nwee ihe ịga nke ọma;+Gbaa ịnyịnya n’ihi eziokwu na ịdị umeala n’obi na ezi omume,+Aka nri gị ga-ezikwa gị ihe dị iche iche dị egwu.+