Abụ Ọma 110:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-esi na Zayọn+ zipụ mkpanaka+ nke ike gị, sị:“Gaa na-enwe mmeri n’etiti ndị iro gị.”+ Mkpughe 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Agha wee daa n’eluigwe: Maịkel+ na ndị mmụọ ozi ya busoro dragọn ahụ agha, dragọn ahụ na ndị mmụọ ozi ya bukwara agha
7 Agha wee daa n’eluigwe: Maịkel+ na ndị mmụọ ozi ya busoro dragọn ahụ agha, dragọn ahụ na ndị mmụọ ozi ya bukwara agha