Jems 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Jems,+ ohu+ Chineke na ohu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, na-edetara ebo iri na abụọ+ ahụ bi n’ebe dị iche iche+ akwụkwọ: Ana m ekele unu! Mkpughe 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O nwere nnukwu mgbidi dị oké elu,+ nweekwa ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ, ndị mmụọ ozi iri na abụọ nọkwa n’ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ, e dekwara aha ebo iri na abụọ nke ụmụ Izrel+ na ha.
1 Jems,+ ohu+ Chineke na ohu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, na-edetara ebo iri na abụọ+ ahụ bi n’ebe dị iche iche+ akwụkwọ: Ana m ekele unu!
12 O nwere nnukwu mgbidi dị oké elu,+ nweekwa ọnụ ụzọ ámá iri na abụọ, ndị mmụọ ozi iri na abụọ nọkwa n’ọnụ ụzọ ámá ndị ahụ, e dekwara aha ebo iri na abụọ nke ụmụ Izrel+ na ha.