Jenesis 41:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+ Ezikiel 48:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ókè nke ala Naftalaị, malite n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ókè dị n’ebe ọdịda anyanwụ, Manase+ ga-eketa otu.
51 Josef wee gụọ nke ọkpara Manase,+ n’ihi na, dị ka o si kwuo, “Chineke emewo ka m chefuo nsogbu m niile nakwa ụlọ nna m dum.”+
4 N’ókè nke ala Naftalaị, malite n’ókè dị n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ókè dị n’ebe ọdịda anyanwụ, Manase+ ga-eketa otu.