Abụ Ọma 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.
4 Jehova nọ n’ụlọ nsọ ya.+Jehova—n’eluigwe ka ocheeze ya dị.+Anya ya na-ahụ, anya ya nke na-enwu gbaa na-enyocha+ ụmụ mmadụ.