Mkpughe 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 M wee hụ, nụkwa ka otu ugo+ nke na-efe n’etiti eluigwe+ ji oké olu kwuo, sị: “Ahụhụ, ahụhụ, ahụhụ+ ga-adịrị ndị bi n’elu ụwa n’ihi oké ụda nke opi ndị fọdụrụ nke mmụọ ozi atọ ahụ, bụ́ ndị chọrọ ịfụ opi ha!”+
13 M wee hụ, nụkwa ka otu ugo+ nke na-efe n’etiti eluigwe+ ji oké olu kwuo, sị: “Ahụhụ, ahụhụ, ahụhụ+ ga-adịrị ndị bi n’elu ụwa n’ihi oké ụda nke opi ndị fọdụrụ nke mmụọ ozi atọ ahụ, bụ́ ndị chọrọ ịfụ opi ha!”+