Mkpughe 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee tụgharịa ka m hụ onye nwe olu ahụ na-agwa m okwu. Mgbe m tụgharịrị, ahụrụ m ihe ndọba oriọna asaa e ji ọlaedo rụọ,+
12 M wee tụgharịa ka m hụ onye nwe olu ahụ na-agwa m okwu. Mgbe m tụgharịrị, ahụrụ m ihe ndọba oriọna asaa e ji ọlaedo rụọ,+