Diuterọnọmi 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị. Abụ Ọma 106:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ha jikwa ụmụ ha ndị ikom+Na ụmụ ha ndị inyom na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ee e; kama ihe m na-ekwu bụ na ihe ndị mba ọzọ na-achụ n’àjà, ha na-achụrụ ya ndị mmụọ ọjọọ,+ ọ bụghị Chineke; achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị ha na ndị mmụọ ọjọọ+ na-emekọ ihe.
17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị.
20 Ee e; kama ihe m na-ekwu bụ na ihe ndị mba ọzọ na-achụ n’àjà, ha na-achụrụ ya ndị mmụọ ọjọọ,+ ọ bụghị Chineke; achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị ha na ndị mmụọ ọjọọ+ na-emekọ ihe.