Mkpughe 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+
18 “Degakwara mmụọ ozi nke ọgbakọ dị na Tayataịra+ akwụkwọ, sị: Ihe ndị a ka Ọkpara+ Chineke kwuru, bụ́ onye anya ya dị ka ire ọkụ na-enwu enwu,+ ụkwụ ya dịkwa ka ọla kọpa ọma,+