1 Ndị Eze 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe o lere anya, lee, n’akụkụ isi ya, e nwere achịcha+ nke dị n’elu nkume chara ọkụ na otu ihe mmiri nke mmiri dị n’ime ya. O wee malite iri ihe na ịṅụ mmiri, e mesịa, o dinara ala ọzọ. Ilu 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+
6 Mgbe o lere anya, lee, n’akụkụ isi ya, e nwere achịcha+ nke dị n’elu nkume chara ọkụ na otu ihe mmiri nke mmiri dị n’ime ya. O wee malite iri ihe na ịṅụ mmiri, e mesịa, o dinara ala ọzọ.
8 Mee ka ụgha na okwu ụgha dị anya n’ebe m nọ.+ Emela ka m daa ogbenye, enyekwala m akụnụba.+ Ka m rie nri e kenyere m,+