Mkpughe 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ na-eduhiekwa ndị bi n’ụwa, n’ihi ihe ịrịba ama ndị e nyere ya ikike ime n’ihu anụ ọhịa ahụ, ọ na-agwakwa ndị bi n’ụwa ka ha mee onyinyo+ nke dị ka anụ ọhịa ahụ e ji mma agha merụọ ahụ́,+ ma ya agbakee.
14 Ọ na-eduhiekwa ndị bi n’ụwa, n’ihi ihe ịrịba ama ndị e nyere ya ikike ime n’ihu anụ ọhịa ahụ, ọ na-agwakwa ndị bi n’ụwa ka ha mee onyinyo+ nke dị ka anụ ọhịa ahụ e ji mma agha merụọ ahụ́,+ ma ya agbakee.