9 Mmụọ ozi ọzọ, bụ́ nke atọ, wee sochie ha, jiri oké olu sị: “Ọ bụrụ na onye ọ bụla efee anụ ọhịa+ ahụ na onyinyo ya,+ ma nata akara n’egedege ihu ya ma ọ bụ n’aka ya,+
2 Mmụọ ozi nke mbụ+ wee gaa wụpụ ihe dị n’efere ya n’ime ụwa.+ Ajọ ọnyá nke na-afụ ụfụ+ wee pụta n’ahụ́ ndị ahụ nwere akara nke anụ ọhịa ahụ+ na ndị na-efe onyinyo ya ofufe.+
20 E wee jide anụ ọhịa ahụ,+ ya na onye amụma ụgha+ ahụ nke mere ihe ịrịba ama+ ndị ahụ n’ihu ya, bụ́ ndị o ji duhie ndị natara akara+ nke anụ ọhịa ahụ na ndị na-efe onyinyo ya ofufe.+ Mgbe ha ka nọ ndụ, a tụbara ha abụọ n’ime ọdọ ọkụ ahụ nke ji sọlfọ na-enwu.+