Mkpughe 20:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 A tụbakwara Ekwensu,+ bụ́ onye na-eduhie ha, n’ime ọdọ ọkụ na sọlfọ ahụ, bụ́ ebe ma anụ ọhịa ahụ+ ma onye amụma ụgha ahụ nọ anọ;+ a ga-emekpakwa ha ahụ́ ehihie na abalị ruo mgbe niile ebighị ebi.
10 A tụbakwara Ekwensu,+ bụ́ onye na-eduhie ha, n’ime ọdọ ọkụ na sọlfọ ahụ, bụ́ ebe ma anụ ọhịa ahụ+ ma onye amụma ụgha ahụ nọ anọ;+ a ga-emekpakwa ha ahụ́ ehihie na abalị ruo mgbe niile ebighị ebi.