Mkpughe 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Mkpughe+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya+ ka o gosi ndị ohu ya+ ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+ O wee ziga mmụọ ozi ya+ ma site n’aka ya gosi ya ohu ya bụ́ Jọn+ n’ụzọ ihe atụ,+
1 Mkpughe+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya+ ka o gosi ndị ohu ya+ ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+ O wee ziga mmụọ ozi ya+ ma site n’aka ya gosi ya ohu ya bụ́ Jọn+ n’ụzọ ihe atụ,+