Mkpughe 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nyekwara ya ikike ikunye onyinyo nke anụ ọhịa ahụ ume, ka onyinyo nke anụ ọhịa ahụ wee na-ekwu okwu ma na-eme ka e gbuo ndị niile na-agaghị efe onyinyo+ nke anụ ọhịa ahụ ofufe n’ụzọ ọ bụla.
15 E nyekwara ya ikike ikunye onyinyo nke anụ ọhịa ahụ ume, ka onyinyo nke anụ ọhịa ahụ wee na-ekwu okwu ma na-eme ka e gbuo ndị niile na-agaghị efe onyinyo+ nke anụ ọhịa ahụ ofufe n’ụzọ ọ bụla.