Mkpughe 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.
12 “Mpi iri ahụ ị hụrụ pụtara ndị eze iri,+ bụ́ ndị na-anatabeghị alaeze, ma ha na anụ ọhịa ahụ ga-anata ikike dị ka ndị eze ruo otu awa.