17 “‘Onye nwere ntị, ya nụrụ ihe mmụọ nsọ na-agwa ọgbakọ ndị a:+ M ga-enyetụ onye meriri emeri+ mana e zoro ezo,+ m ga-enyekwa ya obere okwute nke na-acha ọcha, n’elu obere okwute ahụ, e dere aha ọhụrụ+ nke ọ na-enweghị onye maara ya ma ọ́ bụghị onye natara ya.’+