10 dị ka ndị na-eru uju ma bụrụ ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe niile, dị ka ndị dara ogbenye ma bụrụ ndị na-eme ka ọtụtụ ndị baa ọgaranya, dị ka ndị na-enweghị ihe ọ bụla ma anyị nwere ihe niile.+
5 Geenụ ntị, ụmụnna m m hụrụ n’anya. Ọ̀ bụ na Chineke ahọrọghị ndị dara ogbenye+ n’ihe nke ụwa ka ha bụrụ ndị bara ọgaranya+ n’okwukwe, bụrụkwa ndị nketa nke alaeze ahụ, nke o kwere nkwa inye ndị hụrụ ya n’anya?+