Mkpughe 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-eji mma agha gbuo, a ga-ejiriri mma agha gbuo ya.+ Ebe a ka a chọrọ ntachi obi+ na okwukwe+ n’aka ndị nsọ.+
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-eji mma agha gbuo, a ga-ejiriri mma agha gbuo ya.+ Ebe a ka a chọrọ ntachi obi+ na okwukwe+ n’aka ndị nsọ.+