Matiu 10:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+ Mkpughe 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nwere ntị,+ ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri emeri,+ ọnwụ nke abụọ agaghị emerụ ya ahụ́ ma ọlị.’+ Mkpughe 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A tụbakwara ọnwụ+ na Hedis n’ime ọdọ ọkụ ahụ. Ọdọ ọkụ+ ahụ pụtara ọnwụ nke abụọ.+
28 Unu atụkwala egwu+ ndị na-egbu ahụ́ ma ha enweghị ike igbu mkpụrụ obi; kama na-atụnụ egwu+ onye ahụ nke pụrụ ibibi ma mkpụrụ obi ma ahụ́ n’ime Gehena.*+
11 Onye nwere ntị,+ ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a: Onye meriri emeri,+ ọnwụ nke abụọ agaghị emerụ ya ahụ́ ma ọlị.’+